Ageli nke Chukwu



Anjeli nke Chukwu, ngị onye nche nkem, onye Chukwu werela m tinye n'aka ya, nyem ihe, chewe m, duwe m, na-achị m azi.