Omume nke Ịhụnanya



O Chukwu nke m, ahụrụ m Gị n'anya n'obi m nile, karịsịa ihe nile, maka na Ị dịfere nma oke, kwesiazị ihụnanya, ahụazịrịm mmadụ ibe m n'anya ka m si hụ onwe m n'anya, maka ihi ihụnanya Gị.