Omume nke Okwukwe



O Chukwu nke m, ekwere m si’ike ife nile nke Nzukọ Nsọ Katọlik, na Apọstọlik, na Roman ziri m ka m kwere, makana Gi bu Onye-ezi-okwu, kuziri Nzukọ ife ndị a.