Ekele Marịa



Ekene Marịa, Ị jupụtara na gratia,
Oseburụwa nọnyere gị. Ị dị ngọzị n'etiti
ikporo nile, Ọ dịazị ngọzị bụ nwafọ gị bụ Jesu.

Marịa dị asọ, Nne nke Chukwu,
rịọbaranyị bụ ndị njọ arịrịọ, kịta n'amanị
ọnwụ anyị.

Amịn.