Ị ma ka esi agụ Rosary dị nsọ?



Mmalite:

+ N'aha Nna na Nwa na Muo Nso. Amịn.

Kpee ekpere ndia:

1. Apostles’ Creed;

2. Nna anyị nọ n’eluigwe;

3. Ekele Marịa (3);

4. Otito dịrị Nna.





Kwupụta ihe omimi nke mbụ, ma kpee:

1 "Nna anyị nọ n’eluigwe", 10 "Ekele Marịa", 1 "Otito dịrị Nna"

Kpee ekpere Fatima (Jesu m...).
Tinyeghachi otu ihe a maka ihe omimi ise nke Rosary.

Na ngwụcha, kpee "Ekele Ezenwanyi dị asọ" (Hail Holy Queen).






IHE OMIMI NKE ROSARY


IHE OMIMI NKE ANURI
(Joyful Mysteries - Mondays and Saturdays)

1. Mmuo oma abia kwute Virgin Maria
2. Virgin Maria ejee leta Elizabeth
3. Amuo Jesu na Bethlehem
4. Ekute Jesu na ulo Uka
5. Ahu Jesu na temple


OMIMI NKE IFE
(Luminous Mysteries - Thursdays)

1. Emee Jesu mmiri Chukwu
2. Jesu emee mri owuo mmanyi
3. Jesu ekwu saw a ozi oma
4. Jesu emu gha na elu ugwu
5. Jesu edo Eucharistia di ngozi


IHIE OMIMI NKE AHUHU
(Sorrowful Mysteries - Tuesdays and Fridays)

1. Ahuhu Jesu tara na ogige Gethsamane
2. Etie Jesu ihie na ogidi okwute
3. Ekpuwe Jesu okpu ogwu
4. Ibu obe Jesu buru
5. Akpogbuo Jesu na obe


IHE OMIMI NKE OTITO
(Glorious Mysteries - Sundays and Wednesdays)

1. Jesu ebilite na onwu
2. Jesu arigoro na eligwe
3. Mmuo Nso abia kwasi ndi apostle
4. Ebugo ahu Virgin Maria na eluigwe
5. Echie Virgin Maria ezenwanyi nke eluigwe





Ekpere maka ebumnuche nke Papa:

Nna anyị nọ n’eluigwe

Ekele Marịa

Otito dịrị Nna