Ekpere ma e Ericha Nri



Anyị enye Gị ekele, O Chukwu, onye pụrụ ime ihe nile, maka ihe nile Ị na emegara anyị, onye dị ndụ na-achị ụwa ebighi ebi. Ka mkpụrụobi ndị nile kwerenụ gara-aga, site n’ebere nke Chukwu were zuru ike na ndọkwa.