Anyị Agbaba na Nchedo Gị
A
nyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke Chukwu dị asọ, enenịkwana ayịyọ anyị, n'ebe nkpa na-akpa anyị; ma na-azọkwa anyị, n'ihe abụla ihe dị egwu, biko Vegin dị otito na ngọzị.